Ọgọstụ
Ọdịdị
Ọgọst
obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar ![]() |
---|---|
Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar ![]() |
aha njirimara | августа, sierpnia, Chakra yapuy killa, Weodmonðes, srpna ![]() |
A gụrụ aha | Augustus, Sultan of the Seljuks Alp Arslan, Ihe ubi, sickle ![]() |
na-esochi | July ![]() |
ndị sotere | Septemba ![]() |
gosiputara ya | Allegory of August, August ![]() |
Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.