Akpati ozu
Ọdịdị
Akpati ozu
Nkọwa
[dezie]
Akpati ozu bụ ebe ana-etinye onye nwụrụ anwụ tupu elie ya n'ala. Ana eji osisi arụ ya maọbụ ugogbe
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Eji ugogbe were rụọ akpati ozu oriakụ Iloegbunam.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Igbe ozu